|
|
|
|
|
|
|
|
Weather
- Ubochi.
Anwu na acha ta - The sun is shining today.
Mmiri na ezo - It is raining.
Kedu ihe mmiri ji ezo - Why is it raining.
Oge udu mmiri - Rainny season period
Ubochi taa di mma - Today's weather is good.
Ubochi taa adighi mma - Today's weather is not good.
Ugbua bu oge Okochi - This time is dry season.
Mmiri adighi ezo - There is no rain.
Ugbua bu oge uguru - This is harmattan period.
Kedu ihe bu uguru - What is harmattan.
Oguru bu ngbe ikuku di oyi; nke gwara aja na efe bata na ime
obodo Nigeria site na mba Sahara - The harmattan is a dry and
dusty wind that blows into Nigeria from Sahara.
Kedu ihe bu Sahara - What is Sahara.
Sahara bu ala uzuzu - Sahara is a sandy place.
Kedu oge Oguru na atu na Umunumo - When is harmattan period
in Umunumo.
Oguru na atu na owa November ruo March - Harmattan is from November
to March.
Biko kedu maka echi - Please how about tomorrow.
Mmiri oga ezo echi ka anwu oga acha - Will it rain tomorrow
or will it be sunny.
Anyi amaghi maka echi - We do not know about tomorrow.
Nani Chukwu ma maka echi - Only God knows about tomorrow.
Oge iga abia Umunumo, biko were kwe umberella - When you are
coming to Umunumo, please bring your umbrella.
Biko weta kwa efe na eche oyi - Please bring heavy garment.
Kedu ihe unu na eme ngbe Uguru - What do you do during harmattan.
Anyi na aru Oka; na ara ube - We roast corn and eat pea.
Abali gbara ochichi - Night is dark. |
|
Do
you have anything to contribute? Send it to:
webmaster@umunumo.com.
Thanks!
|
|
Uguru - Hamartan
|
Abali - Night
|
|
Udu mmiri - Rainy Season
|
|
|
|
|
|
|
|
© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072
|