|
|
|
|
|
|

Mr. Tony Amaka
(Teacher)
|
|
|
Santa FE International
School
@27 Oduokeke Street, New Haven L/Out, Onitsha, Nigeria
- Over 400 students
Nursery, Primary & Secondary
- WAEC Approved
|
Telephone: 011-234-806 379-9081
Email: Amaka@umunumo.com |
|
|
|
|
|
|
| Mu
- Me |
| Aha
- Name |
| Owerri
- State in Nigeria |
| Uzo
- Road |
| Gi
- You |
| Ebe
- Where |
| Ego
- Money |
| Biko
- Please |
| Nwepu
- subtract |
| Oji
- Does he/she |
| Apia
- flog |
| Unu
- you (all of you) |
| Ihe
- thing |
| Isii
- six |
| Ji
- hold or holding |
| Omimi
- deep |
| Onye
nkuzi - teacher |
| Nani
- only |
|
Ngbe - when
|
| Ezigbo
- good |
| Imere
- do or did |
| Ngi
- you |
| Adighi
- not |
| Onye
- who |
| Abu
mu - I am |
| Abu
- I |
| Gbasara
- about |
| Amu
- learn |
| Akwukwo
- book |
| Ugwo
- debt |
| Ugwo
akwukwo - school fees |
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
| |
| Kedu? |
How are you? |
| Kedu
ka imere? |
How
are you doing? |
| Kedu
ebe ulo akwukwo gi di? |
Where
is your school? |
| Kedu
aha ya? |
What
is his/her name? |
| Aha
ya bu Umunumo primary school |
The
name is Umunumo secondary school |
| Kedu
ebe odi? |
Where
is it? |
| Odi
na Umunumo |
It
is in Umunumo |
| Umunumo
nwere Ibeafor na Ibenkwo |
Umunumo
has Ibeafor and Ibenkwo |
| Eh |
Yes |
| Kedu
akuku ebe odi? |
What
part is it in? |
| Odi
na Ibenkwo |
It
is in Ibenkwo |
| Ina
aga akwukwo? |
Do
you go to school? |
| Akwukwo
ole ka ina agu? |
Are
you in what grade? |
| Mu
na agu akwukwo isii |
I
am in grade level six |
| Olee
ihe ina amu gbasara? |
What
are you studying? |
| Ibu
nwanyi ka ibu nwoke? |
Are
you a girl or a boy? |
| Abu
mu nwoke |
I
am a boy |
| Abu
mu nwanyi |
I
am a girl |
| Kedu
ihe ana akusiri unu? |
What
do they teach you? |
| Ana
akusiri anyi Ngbako na nwepu, Edemede, Ihe gbasara ahu mmadu,
Okwu Chineke, Ihe omimi |
They
teach us Maths, English, Biology, word of God and Science. |
| Onye
bu nwoke ji utali or apipia? |
Who
is the man with cain-stick? |
| Obu
onye nkuzi anyi |
He
is our teacher |
| Oji
apia unu ihe? |
Does
he flog you? |
| Nani
ngbe imere ihe na adighi mma |
Only when you misbehave |
| Obu
ezigbo onye nkuzi? |
Is he/she a good teacher? |
| Ekele ngi |
I thank you. |
|
|
|
|
|
|
|
Chief Sir. F.O Igbokwe (KSM). B.Ed Uniport
|
|
|
Telephone:
011 234 -805 823-5618
Email: suku@umunumo.com
|
|
|
| Ofe
- part |
| Odi
- location |
| Ulo
Akwukwo - school |
| Olee
-what |
| Nwanyi
- girl |
| Nwoke
- boy |
| Nkusi
- teach |
| Utali
- cain-stick |
| Apipia
- cain-stick |
| Agu
- read |
| Ibu
- are you |
| Mmadu
- people |
| Ngbako
- add |
| Ulo
- house |
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
© 2005 umunumo.com. All rights reserved.
Phone: 718 636-5072
|